in

Abu Catholic – Tobenu Chineke Otito Diri Ya

Tobenu Chineke Otito Diri Ya catholic song

All Catholic Igbo Gospel songs
All Catholic Igbo Gospel songs

Catholic Church presents this melodic Igbo catholic track tittled “Tobenu Chineke Otito Diri Ya” base on request.

This wonderful spirit lifting catholic gospel song was composed by most very Rev Fr S. Azuka and patterned by Ugochukwu Anukanti and the Bigard coral group.

Tobenu Chineke Otito Diri Ya Lyrics

Tobenu Chineke, Otito dịrị Ya

Sọ ya bụ Eze, Ọ na-achị n’ụwa nile

Ñụrianụ ọñụ, otito dịrị Chukwu

Too ya, too Ya unu mba nile.

O Chukwu anyị ekele gị,

Sọ gị onye nwe mba nile.

Ka mmiri nke dị n’igwe,

Kelee Chukwu bụ eze nke igwe.

Hosanna dịrị gị Onye nwe m

Dịrị Chukwu gị mgbe nile.

Debe Okwu nile nke Chukwu

Were mkpụrụ obi gị nye Chukwu.

Tobe Chukwu Nna na Nwa Ya,

Ka Chukwu Mụọ Nsọ were bịa.

Ọchịchị dị n’aka Chukwu,

Amamihe nile si na Chukwu.

 

Stream and Download Tobenu Chineke Otito Diri Ya catholic song Mp3 Below.

DOWNLOAD MP3

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

All Catholic Igbo Gospel songs

Abu Catholic – Bia Mee Ya Eze Ora (Crown Him King Of All)

Sir Jude Nnam – Chinemere m

Sir Jude Nnam – Chinemere m