Sprit uplifting Nigerian gospel catholic music composer Jude Nnam has done it again with his soul touching song tittled “Umu Chineke Naranu Rie”
Jude Nnam who is known as an ‘Ancestor,’ in his Christian Association Of Nigerian (CAN) has made the catholic church proud with his melodies such as this “Umu Chineke Naranu Rie”.
Starting from the coral group, the pianist, the Sopranos, the altos, the tenors, down to the bazeist the did wonderfully well as they added angelic vocals to the song.
Umu Chineke Naranu Rie Lyrics
UMU CHINEKE NARANUM RIE
CHORUS:
Umu Chineke nara nu M; nara M rienu; Naranu M nuo
nu; naranu M nuo Obara Dinwenu. Nri n’enye ndu; ndu
ebighebi, nri ndi Mmuo Ozi, Nri si n’igwe gbadata/ O bu
Kristi n’akpo gi bia. Nwanne m bia, Kristi n’akpo gi,
nwanne m bia Onyenweanyi n’akpo gi. Naranu M rie
nkea bu Ahu Mo, naranu M nuo nkea bu Obara Mo;
Nwanne m bia rie nri si n’igwe gbadata, Iko Ngozi, Obara
Dinwenu!
1. Chukwu Nwa si n’eligwe bia n’uwa. O Jesu Kristi.
Otara ahuhu, Onwuru onwu n’ihi mu na gi (O lara
n’igwe). Tupu O lakwuru Nna Ya, Jesu mer’Onwe Ya
Achicha nke ndu; Achicha si n’igwe, Nri n’enye anuri
ebighebi (Jesu n’akpo anyi)…..Chorus
2. (Ahu m bu ihe oriri; Obara M bu ihe onunu)nke a bu
okwu nke Dinwenu; Onye obula; onye obula; onye
obula nke riri Ahu M; Onye obula onye obula onye
obula nke nuru Obara M, g’enwe ndu. Onye ahu
g’enwe ndu n’ezie, ebighi ebi; Jesu n’akpo
anyi….Chorus
3. (Jesu Achicha di Nso)x2 (Jesu I di Nso: BASS) x2 and
continue in background while SOP comes in:
(Sop): Oge nna nna anyi ha no n’ozara. Chukwu
nyere ha achicha si n’igwe n’udi manna. Man’ugbua
n’oge nke anyi, Chukwu nyere anyi Nwa Ya Jesu Kristi
Achicha di ndu. Jesu Onye nzoputa; Jesu Nwaturu
ejiri chu aja; Jesu Onye kpochapuru njo mu na gi
n’akpo gi…..